2024 JAMB Igbo Past Questions
The 2024 JAMB Igbo past questions with answers: 40 objective questions from the 2024 paper in the DeeepSolve question bank, each with its answer behind "Show answer". Try each question before you check, then practise the paper as a timed JAMB-style CBT.
Past questions © the examination body (JAMB/WAEC/NECO). DeeepSolve is not affiliated with them. Rights holders: see /copyright.
Questions
- 1.
Which among these is not a vowel in Igbo?
- A.N
- B.A
- C.Ọ
- D.E
Show answer
Answer: A. N
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 2.
Zaa ajụjụ a Kedu ihe Nneamaka na-arụ? Ọrụ
- A.nkuzi
- B.igwe
- C.dokinta
- D.nọọsụ
Show answer
Answer: B. igwe
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 3.
Zaa ajuju a Kedu onye gbara onye nke mbụ n'ule sekond taam?
- A.Nnedi
- B.Chika
- C.Adaugo
- D.Uchechi
Show answer
Answer: D. Uchechi
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 4.
Zaa ajuju a Onye ka nna ya nyere ego zuo akwụkwọ a?
- A.Adaugo
- B.Nnedi
- C.Chika
- D.Uchechi
Show answer
Answer: A. Adaugo
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 5.
Zaa ajụjụ a. Gịnị bụ akaọrụ Adiele?
- A.Izu ahịa
- B.Ikpu ụzụ
- C.Ọrụụgbọ
- D.Nkụzi
Show answer
Answer: A. Izu ahịa
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 6.
Uchenna na-agba
- A.nri
- B.ọsọ
- C.ịjẹ
- D.akwa
Show answer
Answer: B. ọsọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 7.
What is mkpuruokwu called in English?
- A.Word
- B.Letters
- C.Formation
- D.Alphabet
Show answer
Answer: A. Word
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 8.
Zaa ajuju a Ndi kparitara uka a bụ
- A.Nnedi na Uchechi
- B.Adaugo na Nnedi
- C.Adaugo na Uchechi
- D.Chika na Nnedi
Show answer
Answer: D. Chika na Nnedi
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 9.
Zaa ajụjụ a. Aha obodo ha bụ
- A.Akaeze
- B.Awka
- C.Imo
- D.Abia
Show answer
Answer: B. Awka
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 10.
Zaa ajuju a Ego ole ka nna ya nyere ya zuo akwụkwọ a? Nari naira
- A.Ise
- B.Asaa
- C.Ano
- D.Isii
Show answer
Answer: B. Asaa
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 11.
Zaa ajụjụ a Ụmụnwạanyị ọle ka Akuọma mụtara?
- A.Abụọ
- B.Atọ
- C.Anọ
- D.Ise
Show answer
Answer: B. Atọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 12.
Ude na-esi
- A.akwukwo
- B.ura
- C.nri
- D.akwa
Show answer
Answer: C. nri
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 13.
Ugochi na Eze. The underlined word is
- A.adjective
- B.noun
- C.pronoun
- D.conjunction
Show answer
Answer: B. noun
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 14.
Ụdaụme Igbo ọ dị ọle?
- A.Itoọlụ
- B.Asatọ
- C.Abụọ
- D.Iri abụọ na asatọ
Show answer
Answer: B. Asatọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 15.
Gịnị ka a na-akpọ "chair" n'Igbo?
- A.Nzụ ọdee
- B.Akwụkwọ
- C.Ụgbọọjị
- D.Oche
Show answer
Answer: D. Oche
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 16.
Zaa ajụjụ a Adiele ọ lụrụ nwạanyị ọle?
- A.Anọ
- B.Ise
- C.Atọ
- D.Abụọ
Show answer
Answer: C. Atọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 17.
Zaa ajuju a Gịnị mere Uchechi ji gbaa onye nke mbụ?
- A.maara akwụkwọ
- B.gụrụ akwụkwọ nke ukwuu.
- C.nwere
- D.maghị akwụkwọ
Show answer
Answer: A. maara akwụkwọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 18.
Gịnị ka 3/4 pụtara n'Igbo?
- A.Anọ n'ime atọ
- B.Atọ agbakwụnyere anọ
- C.Atọ n'ime anọ
- D.Atọ e tinyere anọ
Show answer
Answer: C. Atọ n'ime anọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 19.
Nne m siri ofe egusi Ọlee nke bụ ngwaa na ndị a?
- A.Ofe
- B.Siri
- C.Egusi
- D.Nne
Show answer
Answer: B. Siri
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 20.
Zaa ajuju a Onye nke ole ka Uchechi na-agbabu? Onye nke
- A.isii
- B.ato
- C.ise
- D.ano
Show answer
Answer: B. ato
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 21.
Họpụta nke abụghị okwụ ajụjụ na ndị a
- A.Gịnị
- B.Ụlọ
- C.Kedu
- D.Ebee
Show answer
Answer: B. Ụlọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 22.
Mgbọchiume mkpị ọle ka e nwere n'Igbo?
- A.Iri
- B.Asatọ
- C.Itoọlụ
- D.Iri na itoọlụ
Show answer
Answer: C. Itoọlụ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 23.
Zaa ajuju a Mkparitaụka a, o di n'etiti mmadụ ole?
- A.Ato
- B.Abụọ
- C.Anọ
- D.Ise
Show answer
Answer: A. Ato
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 24.
Zaa ajụjụ a Ụmụ ole ka Adiele mụtara? Ụmụ
- A.atọ
- B.abụọ
- C.anọ
- D.isii
Show answer
Answer: A. atọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 25.
Uzochi na-eri nri. Nke a kara ihe n'ọkpụrụ bụ
- A.mbuuzo
- B.njikọ
- C.enyemakangwaa
- D.ngwaa
Show answer
Answer: D. ngwaa
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 26.
Họpụta steeti na-esoghị n'ala Igbo ebe a
- A.Kogi
- B.Anambra
- C.Abịa
- D.Ebonyi
Show answer
Answer: A. Kogi
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 27.
Ọlee akara e ji egosi mgbe ihe mberedede mere?
- A.!
- B.:
- C.-
- D.?
Show answer
Answer: A. !
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 28.
Zaa ajụjụ a Aha nwunye ya nke abụọ bụ
- A.Ngozi
- B.Chikere
- C.Nneamaka
- D.Akuọma
Show answer
Answer: A. Ngozi
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 29.
Zaa ajuju a Kedu onye si zuo "Igbo for Learners"?
- A.Onyeisiuloakwụkwọ ha
- B.Enyi ha
- C.Nne ha
- D.Onyenkuzi ha
Show answer
Answer: D. Onyenkuzi ha
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 30.
Zaa ajụjụ a Họpụta nke na-esoghị n'ihe Akuọma na-akọpụta.
- A.Ede
- B.Akpụ
- C.Akwụkwọ nri
- D.Osikapa
Show answer
Answer: A. Ede
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 31.
Write 20 in Igbo.
- A.iri
- B.abuo
- C.iri abuo
- D.iri abuo na efu
Show answer
Answer: C. iri abuo
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 32.
Zaa ajuju a Ego ole ka a na-ere akwụkwọ a? Nari naira
- A.abụọ
- B.anọ
- C.atọ
- D.ise
Show answer
Answer: B. anọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 33.
Ada na ede
- A.akwụkwọ
- B.egwụ
- C.Ụkwẹ
- D.nri
Show answer
Answer: A. akwụkwọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 34.
Nnamdi ______ ụlọ ọma ahụ.
- A.gbụrụ
- B.nyara
- C.rụrụ
- D.kụrụ
Show answer
Answer: C. rụrụ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 35.
Gịnị ka '80' pụtara n'Igbo?
- A.Iri asatọ
- B.Asatọ na efu
- C.Asatọ
- D.Iri na asatọ
Show answer
Answer: A. Iri asatọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 36.
Zaa ajuju a Onye nke ole ka Chika gbaziiri ugbu a? Onye nke
- A.ise
- B.ano
- C.abuo
- D.ato
Show answer
Answer: A. ise
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 37.
Ụlọakụ na-aza
- A.eluala
- B.ụlọ
- C.nri
- D.akwụkwọ
Show answer
Answer: A. eluala
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 38.
Zaa ajụjụ a Ọlee nke esoghị n'ụmụ Nneamaka ebe a?
- A.Ngọzi
- B.Akuọma
- C.Ụgọnna
- D.Chikere
Show answer
Answer: D. Chikere
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 39.
Ọ bụ ezi onye ọrụụgbọ. The pronoun in this sentence is
- A.ezi
- B.Ọ
- C.bụ
- D.onye
Show answer
Answer: B. Ọ
Get a step-by-step AI explanation in the appGet a step-by-step AI explanation in the app
- 40.
Zaa ajụjụ a. Olee aha steeti Adiele na ezinaụlọ ya?
- A.Anambra
- B.Imo
- C.Akaeze
- D.Abia
Show answer
Answer: D. Abia